*Q.1 Onye kpulu gi?*
Ans Chukwu kpulu m.
*Q.2 Maka gini ka Chukwu jiri kpuo gi?*
Ans Chukwu kpulu m ka m Mara ya, hu ya n’anya, fee ya n’uwa, ma binyere ya n’anuri ebebe n’uwa ozo.
*Q.3 E nwere ihe di iche na onye Chukwu kpulu, na onye Rochas kpulu?*
Ans Eyee! E nwere ihe di iche na onye Chukwu kpulu na onye Rochas kpulu … makana onye Chukwu kpulu na eku ume … mana, onye Rochas kpulu, anaghi eku ume
????????????????????????????????
Comedy by; BATHEZ
Share your thoughts