​NEW CATECHISM IN IGBO BY MR. BATHEZ(Comedy) 

ADVERTISE HERE

ADVERTISE HERE

*Q.1 Onye kpulu gi?*

Ans Chukwu kpulu m.
*Q.2 Maka gini ka Chukwu jiri kpuo gi?*

Ans Chukwu kpulu m ka m Mara ya, hu ya n’anya, fee ya n’uwa, ma binyere ya n’anuri ebebe n’uwa ozo.
*Q.3 E nwere ihe di iche na onye Chukwu kpulu, na onye Rochas kpulu?*

Ans Eyee! E nwere ihe di iche na onye Chukwu kpulu na onye Rochas kpulu  …  makana onye Chukwu kpulu na eku ume … mana, onye Rochas kpulu, anaghi eku ume

????????????????????????????????

Comedy by; BATHEZ

ADVERTISE HERE

CLICK HERE TO COMMENT ON THIS POST

Do you find Naijafinix Blog Useful??

Click Here for Feedback and 5-Star Rating!



Be the first to comment

Share your thoughts

Your email address will not be published.