[Full Music Lyrics]:- Flavour – Oringo

ADVERTISE HERE

ADVERTISE HERE

[Full Music Lyrics]:- Flavour – Oringo

Naijafinix-Official-Music-Lyrics-Artwork-Naijafinix-com-1

Flavour – Oringo Lyrics
A si Kwa oringo gbuo gi kenechukwu
Kama i ga ato na nga na China

I na n’iyi na aso ncha nwanne m
Ife oringo na aso a diro adi
(Oringo gbukwe gi)
America nile… Oringo
Europe nile… Oringo
Lagos nile… Oringo
Enugu nile… Oringo
Porthacourt nile… Oringo
Ala owerri nile… Oringo
A na akwo o na aso
Ife oringo na aso… Oringo
Oringo na agwo oria
Oringo na achunu hypertension
I di high o butuo your BP
Oringo na eziokwu e ji ya achu oyi
Ka anyi nwebe anuli eee
Everyday I’m lookn so fresh and young
Ka anyi kwoba ibonki eee
Taaba nu Ife
Onye iberibe ka onye nwuru anwu nma
America nile… Oringo
Europe nile… Oringo
Lagos nile… Oringo
Enugu nile… Oringo
Porthacourt nile… Oringo
Ala owerri nile… Oringo
A na akwo o na aso… Oringo
Ife oringo na aso… Oringo
Kedu Ife m mere eji akpo m onwu mmanya
Kedu Ife m mere eji akpo m onye ukwu ooo
Kedu ife m mere eji akpuru m n’onu ooo (iye)
Kedu ife m mere eji akpo m ofeke ooo (iye)
Okwa mu na egonye onwe m mmanya
Okwa mu na akponye onwe m nwa
Kama m ga anwu anwu ka m furu efuru
Okwa mmadu ka a na ya ogini na afio
Onye iberibe ka onye nwuru anwu nma
America nile… Oringo
Europe nile… Oringo
Lagos nile… Oringo
Enugu nile… Oringo
Porthacourt nile… Oringo
Ala owerri nile… Oringo
A na akwo o na aso… Oringo
Ife oringo na aso… Oringo
Emmanuel bee anyi oo odogwu
Ife oringo mere gi diri Chukwu
Benard bee anyi oo bu mmanwu
Ife oringo mere gi diri Chukwu
A sikwa oringo gbuo gi kenechukwu
Kama i ga ato na nga na Malaysia
I na n’iyi na aso ncha nwanne m
Ife oringo na aso a diro adi
Miami nile… Oringo
Vegas nile… Oringo
New york… Oringo
South Africa… Oringo
Dubai nile… Oringo
Ebe obula nile… Oringo
A na akwo o na aso. Oringo
Ife oringo na aso… Oringo
America nile… Oringo
Europe nile… Oringo
Lagos nile… Oringo
Enugu nile… Oringo
Porthacourt nile… Oringo
Ala owerri nile… Oringo
A na akwo o na aso… Oringo
Ife oringo na aso… Oringo
(Ayi let me tell you, I’m an international man Men. I gat my passport. Kedu ebe a na eti ife a)
ADVERTISE HERE

CLICK HERE TO COMMENT ON THIS POST

Do you find Naijafinix Blog Useful??

Click Here for Feedback and 5-Star Rating!



Be the first to comment

Share your thoughts

Your email address will not be published.